Jenesis 48:22
Genesis 48:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mụ onwe m na-enye gị otu akụkụ ugwu karịa nke ụmụnne gị, bụ ala ugwu ahụ m sitere na mma agha m na ụta m napụta ndị Amọrait ka ọ bụrụ nke gị.” 48:12 Ị kuu mmadụ nʼikpere, bụ mmemme iji gosipụta na onye ahụ eku nʼikpere, a bụrụla nwa onye ahụ kuu ya.
Genesis 48:22 in English
Genesis 48:22 · Berean Standard Bible
And to you, as one who is above your brothers, I give the ridge of land * that I took from the Amorites with my sword and bow.”
Context
20Ọ gọziri ha nʼụbọchị ahụ sị,
“Nʼaha gị ka Izrel ga-ekwupụta ngọzị a,
‘Ka Chineke mee gị dịka Ifrem na Manase.’ ”
Ya mere o buru ụzọ kpọọ Ifrem tupu Manase. 21Mgbe ahụ, Izrel gwara Josef okwu sị ya, “Lee, mụ onwe m na-aga ịnwụ. Ma Chineke ga-anọnyere unu, kpọghachikwa unu azụ nʼala nna unu ha. 22Mụ onwe m na-enye gị otu akụkụ ugwu karịa nke ụmụnne gị, bụ ala ugwu ahụ m sitere na mma agha m na ụta m napụta ndị Amọrait ka ọ bụrụ nke gị.”
48:12 Ị kuu mmadụ nʼikpere, bụ mmemme iji gosipụta na onye ahụ eku nʼikpere, a bụrụla nwa onye ahụ kuu ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.