Native Bible

Genesis 47:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Jekọb gọziri Fero, site nʼihu ya pụọ.

Genesis 47:10 in English

Genesis 47:10 · Berean Standard Bible

Then Jacob blessed Pharaoh and departed from his presence.

Context

8Fero jụrụ Jekọb sị, “Ị gbaala afọ ole ugbu a?” 9Jekọb zara Fero sị ya: “Ebiela m dịka onye ọbịa narị afọ na iri afọ atọ. Ọnụọgụgụ afọ ndị a ehighị nne, ma ha jupụtara nʼahụhụ na nsogbu. Ma a nọrubeghị m ọnụọgụgụ afọ nna m ha gbara mgbe ha biri nʼụwa dịka ọbịa.” 10Jekọb gọziri Fero, site nʼihu ya pụọ. 11Ya mere, Josef mere ka nna ya na ụmụnne ya biri nʼala Ijipt. O nyere ha ala kachasị mma nʼala ahụ na mpaghara Ramesis, dịka Fero nyere nʼiwu. 12Josef nyere nna ya na ụmụnne ya na ezinaụlọ nna ya nri dịka ọnụọgụgụ nke ụmụ ha si dị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.