Native Bible

Genesis 43:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma ụnwụ a siri oke ike nʼala ahụ nʼoge a.

Genesis 43:1 in English

Genesis 43:1 · Berean Standard Bible

Now the famine was still severe in the land.

Context

1Ma ụnwụ a siri oke ike nʼala ahụ nʼoge a. 2O ruo, mgbe ha richara nri ha zụtara nʼIjipt, nna ha gwara ha sị, “Jeghachinụ, zụtara anyị ntakịrị nri.” 3Juda gwara nna ya bụ Jekọb sị, “Nwoke ahụ dọsiri anyị aka na ntị ike sị, ‘Unu agaghị ahụ ihu m ma ọ bụrụ na nwanne unu esoghị unu bịa.’

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.