Native Bible

Genesis 40:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma onyeisi ndị ahụ na-ebu iko eze echetaghị Josef. O chefuru ya. 40:8 Maọbụ, Unu zere m nrọ unu

Genesis 40:23 in English

Genesis 40:23 · Berean Standard Bible

The chief cupbearer, however, did not remember Joseph; he forgot all about him.

Context

21O nyeghachiri onyeisi ndị na-ebu iko ya ọrụ ya, weghachi ya nʼọnọdụ ya. Nwoke a bunyekwara Fero iko ya dịka o si eme na mbụ. 22Ma ọ kwụgburu onyeisi ndị na-esiri ya nri, dịka Josef si kọwaa nrọ ha. 23Ma onyeisi ndị ahụ na-ebu iko eze echetaghị Josef. O chefuru ya. 40:8 Maọbụ, Unu zere m nrọ unu

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.