Jenesis 37:19
Genesis 37:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha sịrịtara onwe ha, “Lee eze nrọ ahụ ka ọ na-abịa!
Genesis 37:19 in English
Genesis 37:19 · Berean Standard Bible
“Here comes that dreamer!” they said to one another.
Context
17Nwoke ahụ zara sị, “Ha esitela nʼebe a pụọ. Anụrụ m ka ha na-asị, ‘Ka anyị gaa Dọtan.’ ”
Ya mere, Josef gawara Dọtan ịchọ ụmụnne ya. Ọ hụkwara ha nʼebe dị nso na Dọtan. 18Ma ha lepụrụ anya hụ ya ka ọ na-abịa, gbaa izu otu ha ga-esi gbuo ya. 19Ha sịrịtara onwe ha, “Lee eze nrọ ahụ ka ọ na-abịa! 20Ugbu a, bịanụ, ka anyị gbuo ya, tụba ya nʼime otu olulu ndị a.* Anyị ga-asịkwa na anụ ọhịa eriela ya. Mgbe ahụ, anyị ga-ahụkwa ihe nrọ ya niile ga-abụ.” 21Ruben nụrụ ihe a, ma napụtakwa ya site nʼaka ha. Ọ sịrị, “Ka anyị hapụ igbu ya.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.