Jenesis 35:15
Genesis 35:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jekọb kpọrọ ebe ahụ ya na Chineke nọ kparịtaa ụka Betel.
Genesis 35:15 in English
Genesis 35:15 · Berean Standard Bible
Jacob called the place where God had spoken with him Bethel.*
Context
13Emesịa, Chineke si nʼebe ahụ ha nọ kparịtaa ụka pụọ. 14Jekọb wuru ogidi nkume nʼebe ahụ Chineke nọ gwa ya okwu. Ọ wụsara onyinye ihe ọṅụṅụ wụkwasịkwa mmanụ nʼelu ogidi nkume ahụ. 15Jekọb kpọrọ ebe ahụ ya na Chineke nọ kparịtaa ụka Betel. 16Ha biliri ije, site na Betel. Ma mgbe ha ka nọ ebe dị anya site nʼobodo Efrat, Rechel mụrụ nwa, ma o nwere ihe mgbu ka ọ na-amụ nwa. 17Mgbe o sitere nʼoke ihe mgbu na-amụpụta nwa ahụ, nwanyị na-aghọ nwa gwara ya, “Atụla egwu, nʼihi na ọ bụ nwa nwoke ọzọ ka ị mụtara.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.