Jenesis 28:8
Genesis 28:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O dokwara Ịsọ anya na ndị inyom Kenan dị njọ nʼanya nna ya Aịzik.
Genesis 28:8 in English
Genesis 28:8 · Berean Standard Bible
And seeing that his father Isaac disapproved of the Canaanite women,
Context
6Ịsọ hụrụ ka Aịzik siri gọzie Jekọb, ziga ya Padan Aram ka ọ gaa lụọ nwunye nʼebe ahụ, nyekwa ya iwu mgbe ọ na-agọzi ya sị, “Alụla nwanyị na Kenan,” 7Jekọb rubekwara nna ya na nne ya isi gawa Padan Aram. 8O dokwara Ịsọ anya na ndị inyom Kenan dị njọ nʼanya nna ya Aịzik. 9Nʼihi ya, Ịsọ gakwuru Ishmel lụrụ Mahalat, ada Ishmel, nwa Ebraham, onye bụ nwanyị Nebaiot, tinyekwara ndị nwunye ọ lụrụ na mbụ. 10Jekọb hapụrụ Bịasheba gawa Haran.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.