Native Bible

Genesis 27:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ugbu a, nwa m nwoke, gee ntị nke ọma, mee ihe niile m gwara gị.

Genesis 27:8 in English

Genesis 27:8 · Berean Standard Bible

Now, my son, listen to my voice and do exactly as I tell you.

Context

6Ribeka gwara Jekọb nwa ya okwu sị ya, “Lee, anụrụ m ka nna gị na-agwa nwanne gị Ịsọ okwu sị ya, 7‘Gaa nʼọhịa gbute anụ, siere m nri ụtọ, ka m nọdụ nʼihu Onyenwe anyị nye gị ngọzị ikpeazụ tupu m nwụọ.’ 8Ugbu a, nwa m nwoke, gee ntị nke ọma, mee ihe niile m gwara gị. 9Gaa ugbu a nʼigwe anụ ụlọ wetara m ụmụ nwa ewu abụọ dị mma ka m jiri ha siere nna gị nri dị ụtọ, ụdị ahụ na-amasị ya. 10Ị ga-eburu ya bujere nna gị ka o rie, ka ya onwe ya gọzie gị tupu ọ nwụọ.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.