Jenesis 26:35
Genesis 26:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha ghọrọ Aịzik na Ribeka ihe ọnọdụ obi ilu. 26:1 Abimelek, bụ aha ndịisi na-achị obodo a na-aza. Abimelek nke anyị nụrụ ihe banyere ya nʼakwụkwọ Jenesis isi 20, a nwụọlarị. Ọ nwụrụ ihe dịka iri afọ asatọ gara aga. Onye nke a bụ eze ọzọ. 26:33 Nke a pụtara Olulu mmiri ịṅụ iyi
Genesis 26:35 in English
Genesis 26:35 · Berean Standard Bible
And they brought grief to Isaac and Rebekah.
Context
33Ọ kpọrọ ya Shiba. Ọ bụkwa nke a mere e ji akpọ obodo ahụ Bịasheba* ruo taa. 34Mgbe Ịsọ gbara iri afọ anọ, ọ lụrụ Judit nwa Beiri, onye Het. Ọ lụkwara Basemat nwa Elọn, onye Het. 35Ha ghọrọ Aịzik na Ribeka ihe ọnọdụ obi ilu.
26:1 Abimelek, bụ aha ndịisi na-achị obodo a na-aza. Abimelek nke anyị nụrụ ihe banyere ya nʼakwụkwọ Jenesis isi 20, a nwụọlarị. Ọ nwụrụ ihe dịka iri afọ asatọ gara aga. Onye nke a bụ eze ọzọ.
26:33 Nke a pụtara Olulu mmiri ịṅụ iyi
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.