Jenesis 25:33
Genesis 25:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jekọb sịrị ya, “Buru ụzọ ṅụọrọ m iyi.” Ya mere, ọ ṅụụrụ ya iyi, sị otu a resi Jekọb ọnọdụ ọkpara ya.
Genesis 25:33 in English
Genesis 25:33 · Berean Standard Bible
“Swear to me first,” Jacob said. So Esau swore to Jacob and sold him the birthright.
Context
31Ma Jekọb zara ya, “Buru ụzọ resi m ọnọdụ ịbụ ọkpara gị.” 32Ịsọ sịrị, “Gịnị bụ uru ọnọdụ ịbụ ọkpara bara mgbe m na-anwụ nʼagụụ?” 33Jekọb sịrị ya, “Buru ụzọ ṅụọrọ m iyi.” Ya mere, ọ ṅụụrụ ya iyi, sị otu a resi Jekọb ọnọdụ ọkpara ya. 34Mgbe ahụ, Jekọb nyere Ịsọ achịcha na ofe lentil o siri. O riri, ṅụọkwa, bilie ọtọ pụọ.
Ya mere Ịsọ ledara ọnọdụ ịbụ ọkpara nna ya anya.
25:30 Edọm pụtara uhie.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.