Jenesis 25:15
Genesis 25:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Hadad, Tema, Jetua, Nafish na Kedema.
Genesis 25:15 in English
Genesis 25:15 · Berean Standard Bible
Hadad, Tema, Jetur, Naphish, and Kedemah.
Context
13Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Ishmel nʼusoro ọmụmụ ha.
Nebaiot bụ nwa mbụ ya.
Ndị ọzọ bụ Keda, Adbel, Mibsam, 14Mishma, Duma, Masa, 15Hadad, Tema, Jetua,
Nafish na Kedema. 16Ndị a bụ ụmụ Ishmel, ndị a bụkwa aha ndịisi ikwu iri na abụọ ha, dịka ebe obibi ha si dị, na dịka ọmụma ụlọ ikwu ha si dị. 17Ishmel biri ndụ ruo narị afọ na iri afọ na asaa. Ọ nwụrụ, e mere ka ọ lakwuru ndị ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.