Jenesis 25:14
Genesis 25:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mishma, Duma, Masa,
Genesis 25:14 in English
Genesis 25:14 · Berean Standard Bible
Mishma, Dumah, Massa,
Context
12Nke a bụ akụkọ banyere usoro ezinaụlọ Ishmel nwa Ebraham onye Hega, nwanyị Ijipt ahụ na-ejere Sera ozi mụụrụ ya. 13Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Ishmel nʼusoro ọmụmụ ha.
Nebaiot bụ nwa mbụ ya.
Ndị ọzọ bụ Keda, Adbel, Mibsam, 14Mishma, Duma, Masa, 15Hadad, Tema, Jetua,
Nafish na Kedema. 16Ndị a bụ ụmụ Ishmel, ndị a bụkwa aha ndịisi ikwu iri na abụọ ha, dịka ebe obibi ha si dị, na dịka ọmụma ụlọ ikwu ha si dị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.