Jenesis 25:12
Genesis 25:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nke a bụ akụkọ banyere usoro ezinaụlọ Ishmel nwa Ebraham onye Hega, nwanyị Ijipt ahụ na-ejere Sera ozi mụụrụ ya.
Genesis 25:12 in English
Genesis 25:12 · Berean Standard Bible
This is the account of Abraham’s son Ishmael, whom Hagar the Egyptian, Sarah’s maidservant, bore to Abraham.
Context
10ala ahụ Ebraham zụrụ site nʼaka ndị Het. Ebe ahụ ka e liri Ebraham ya na Sera nwunye ya. 11Mgbe Ebraham nwụrụ, Chineke gọziri nwa ya nwoke Aịzik onye bi nʼoge ahụ na nso nso Bịa-Lahai-Rọị. 12Nke a bụ akụkọ banyere usoro ezinaụlọ Ishmel nwa Ebraham onye Hega, nwanyị Ijipt ahụ na-ejere Sera ozi mụụrụ ya. 13Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Ishmel nʼusoro ọmụmụ ha.
Nebaiot bụ nwa mbụ ya.
Ndị ọzọ bụ Keda, Adbel, Mibsam, 14Mishma, Duma, Masa,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.