Jenesis 24:66
Genesis 24:66 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ohu ahụ kọọrọ Aịzik akụkọ otu ije ya niile si gaa.
Genesis 24:66 in English
Genesis 24:66 · Berean Standard Bible
Then the servant told Isaac all that he had done.
Context
64Ribeka nʼonwe ya lepụkwara anya hụ Aịzik. O sitere nʼelu ịnyịnya kamel rịdata, 65jụọ ohu ahụ sị, “Onye bụ nwoke a si nʼọhịa na-abịa izute anyị?”
Ohu ahụ zara sị ya, “Ọ bụ nna m ukwu” Nʼihi nke a, Ribeka weere akwa mkpudo ya kpuchie ihu ya. 66Ohu ahụ kọọrọ Aịzik akụkọ otu ije ya niile si gaa. 67Aịzik kpọbatara Ribeka nʼụlọ ikwu Sera,* nne ya. Ọ lụrụ Ribeka, onye ghọrọ nwunye ya. Aịzik hụrụ ya nʼanya, ma nweta nkasiobi nʼihi ọnwụ nne ya.
24:2 Nʼusoro ịṅụ iyi a, ọ pụtara na ọgbụgba ndụ a maọbụ nkwa ahụ, ga-adịgide nʼagbụrụ Ebraham niile. Jenesis 47:29.
24:22 Maọbụ, ọkara shekel
24:67 Cheta nʼoge a, Sera a nwụọlarị afọ atọ gara aga. Jen 17:17; 23:1; 25:20
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.