Native Bible

Genesis 24:67 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aịzik kpọbatara Ribeka nʼụlọ ikwu Sera,* nne ya. Ọ lụrụ Ribeka, onye ghọrọ nwunye ya. Aịzik hụrụ ya nʼanya, ma nweta nkasiobi nʼihi ọnwụ nne ya. 24:2 Nʼusoro ịṅụ iyi a, ọ pụtara na ọgbụgba ndụ a maọbụ nkwa ahụ, ga-adịgide nʼagbụrụ Ebraham niile. Jenesis 47:29. 24:22 Maọbụ, ọkara shekel 24:67 Cheta nʼoge a, Sera a nwụọlarị afọ atọ gara aga. Jen 17:17; 23:1; 25:20

Genesis 24:67 in English

Genesis 24:67 · Berean Standard Bible

And Isaac brought her into the tent of his mother Sarah and took Rebekah as his wife. And Isaac loved her and was comforted after his mother’s death.

Context

65jụọ ohu ahụ sị, “Onye bụ nwoke a si nʼọhịa na-abịa izute anyị?” Ohu ahụ zara sị ya, “Ọ bụ nna m ukwu” Nʼihi nke a, Ribeka weere akwa mkpudo ya kpuchie ihu ya. 66Ohu ahụ kọọrọ Aịzik akụkọ otu ije ya niile si gaa. 67Aịzik kpọbatara Ribeka nʼụlọ ikwu Sera,* nne ya. Ọ lụrụ Ribeka, onye ghọrọ nwunye ya. Aịzik hụrụ ya nʼanya, ma nweta nkasiobi nʼihi ọnwụ nne ya. 24:2 Nʼusoro ịṅụ iyi a, ọ pụtara na ọgbụgba ndụ a maọbụ nkwa ahụ, ga-adịgide nʼagbụrụ Ebraham niile. Jenesis 47:29. 24:22 Maọbụ, ọkara shekel 24:67 Cheta nʼoge a, Sera a nwụọlarị afọ atọ gara aga. Jen 17:17; 23:1; 25:20

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.