Jenesis 23:12
Genesis 23:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọzọ Ebraham kpọrọ isiala nye ndị nwe ala,
Genesis 23:12 in English
Genesis 23:12 · Berean Standard Bible
Again Abraham bowed down before the people of the land
Context
10Efrọn onye Het nʼonwe ya so nọdụ nʼebe ahụ nʼetiti ndị ya. Ọ zara Ebraham nʼihu ndị Het niile bịara nʼọnụ ụzọ ama obodo 11sị ya, “Mba! Nna m ukwu, gee m ntị. Ana m enye gị ala ahụ na ọgba dị nʼime ya nʼihu ndị a niile bụ ndị m. Gaa lie onye gị nwụrụ anwụ nʼime ya.” 12Ọzọ Ebraham kpọrọ isiala nye ndị nwe ala, 13ọ sịrị Efrọn, nʼihu ha niile, “Biko gee m ntị, aga m akwụ gị ọnụahịa iji zụọ ala ahụ. Nara m ya ka m nwee ike lie onye m nwụrụ anwụ nʼime ya.” 14Efrọn zara Ebraham,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.