Native Bible

Genesis 22:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Iko ya nwanyị, onye aha ya bụ Reuma, mụkwaara ya ụmụ ndị ikom. Ha bụ Teba, Gaham, Tahash na Maaka. 22:14 Maọbụ, Onyenwe anyị Jaire

Genesis 22:24 in English

Genesis 22:24 · Berean Standard Bible

Moreover, Nahor’s concubine, whose name was Reumah, bore Tebah, Gaham, Tahash, and Maacah.

Context

22Kesed, Hazọ, Pildash, Jidlaf na Betuel.” 23Betuel mụrụ Ribeka. Milka mụtaara Nahọ, nwanne Ebraham ụmụ ndị ikom asatọ ndị a. 24Iko ya nwanyị, onye aha ya bụ Reuma, mụkwaara ya ụmụ ndị ikom. Ha bụ Teba, Gaham, Tahash na Maaka. 22:14 Maọbụ, Onyenwe anyị Jaire

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.