Jenesis 22:23
Genesis 22:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Betuel mụrụ Ribeka. Milka mụtaara Nahọ, nwanne Ebraham ụmụ ndị ikom asatọ ndị a.
Genesis 22:23 in English
Genesis 22:23 · Berean Standard Bible
And Bethuel became the father of Rebekah. Milcah bore these eight sons to Abraham’s brother Nahor.
Context
21Aha ha bụ Uz, onye bụ ọkpara, na Buz nwanne ya,
Kemuel bụ (nna Aram), 22Kesed, Hazọ, Pildash, Jidlaf na Betuel.” 23Betuel mụrụ Ribeka.
Milka mụtaara Nahọ, nwanne Ebraham ụmụ ndị ikom asatọ ndị a. 24Iko ya nwanyị, onye aha ya bụ Reuma, mụkwaara ya ụmụ ndị ikom.
Ha bụ Teba, Gaham, Tahash na Maaka.
22:14 Maọbụ, Onyenwe anyị Jaire
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.