Native Bible

Genesis 21:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ebraham bigidere nʼala ndị Filistia ogologo oge. 21:8 Nʼusoro omenaala, ọ bụ mgbe nwantakịrị gbara afọ abụọ, maọbụ atọ ka a na-akwụsị ya ara. Nʼoge ochie, ị kwụsị nwantakịrị ara na-abụ oge mmemme na oke oriri. 21:17 Chineke anụla Maọbụ, Chineke na-anụ, bụ ihe Ishmel pụtara.

Genesis 21:34 in English

Genesis 21:34 · Berean Standard Bible

And Abraham resided in the land of the Philistines for a long time.

Context

32Mgbe ha gbachara ndụ nkwekọrịta na Bịasheba, Abimelek na Fikọl onyeisi agha ya laghachiri azụ nʼala ndị Filistia. 33Ebraham kụrụ osisi tamarisk na Bịasheba. Ebe ahụ ka ọ nọ kpọkuo aha Onyenwe anyị, Chineke ebighị ebi. 34Ebraham bigidere nʼala ndị Filistia ogologo oge. 21:8 Nʼusoro omenaala, ọ bụ mgbe nwantakịrị gbara afọ abụọ, maọbụ atọ ka a na-akwụsị ya ara. Nʼoge ochie, ị kwụsị nwantakịrị ara na-abụ oge mmemme na oke oriri. 21:17 Chineke anụla Maọbụ, Chineke na-anụ, bụ ihe Ishmel pụtara.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.