Jenesis 16:15
Genesis 16:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Emesịa, Hega mụtaara Ebram nwa nwoke. Ebram kpọrọ nwa nwoke ahụ Hega mụtaara ya Ishmel.
Genesis 16:15 in English
Genesis 16:15 · Berean Standard Bible
And Hagar bore Abram a son, and Abram gave the name Ishmael to the son she had borne.
Context
13Hega kpọkuru aha Onyenwe anyị, onye gwara ya okwu sị, “Ị bụ Chineke m na-ahụ m.” Nʼihi na Hega kwuru sị, “Ahụla m, ugbu a, onye ahụ na-ahụ m.” 14Ọ bụ ya mere e ji na-akpọ olulu mmiri ahụ, Bịa-Lahai-Rọị.* Ọ ka dị ebe ahụ, nʼetiti Kadesh na Bered. 15Emesịa, Hega mụtaara Ebram nwa nwoke. Ebram kpọrọ nwa nwoke ahụ Hega mụtaara ya Ishmel. 16Ebram gbara iri afọ asatọ na isii mgbe Hega mụtaara ya Ishmel.
16:2 Amụtaghị nwa bụ ihe ndị mmadụ na-ahụta dị ka ntaramahụhụ si nʼaka Chineke. Ọ bụrụ na nwanyị amụtaghị nwa, nʼebe ụfọdụ, omenaala na-akwado ya ị họtara di ya nwanyị ọzọ, onye ga-amụrụ ya ụmụ. Ụmụ niile nwanyị ahụ ga-amụta na-abụ nke nwanyị ahụ na-amụtaghị nwa. Jen 20:18; 30:3
16:14 Ma o bụ, Olulu Mmiri nke Onye ahụ dị ndụ na-ahụ m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.