Native Bible

Genesis 12:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Fero nyere iwu banyere Ebram na ndị ikom so ya. Ha zilagara ya, ya na nwunye ya, na ihe niile o nwere. 12:9 Ihe aha a pụtara bụ “ala kpọrọ nkụ.” Nke a bụ nʼihi ala ahụ tọgbọrọ nʼefu, gbatịa gbadaa ndịda Jerusalem, nʼụzọ ọzara. 12:10 Jen 26:1; 41:56 12:10 Nʼoge a, ụkọ mmiri ozuzo e metụtabeghị ihe ubi nʼala Ijipt, nʼihi na ha na-esite na iyi ha rụrụ na-agba ubi ha mmiri.

Genesis 12:20 in English

Genesis 12:20 · Berean Standard Bible

Then Pharaoh gave his men orders concerning Abram, and they sent him away with his wife and all his possessions.

Context

18Mgbe ahụ, Fero kpọrọ Ebram sị ya, “Gịnị bụ ihe a i mere? Gịnị mere ị gwaghị m na ọ bụ nwunye gị? 19Gịnị mere i ji sị na ọ bụ nwanne gị nwanyị, si otu a mee m ka m kpọrọ ya ka ọ bụrụ nwunye m? Ugbu a, lee nwunye gị, kpọrọ ya laa.” 20Fero nyere iwu banyere Ebram na ndị ikom so ya. Ha zilagara ya, ya na nwunye ya, na ihe niile o nwere. 12:9 Ihe aha a pụtara bụ “ala kpọrọ nkụ.” Nke a bụ nʼihi ala ahụ tọgbọrọ nʼefu, gbatịa gbadaa ndịda Jerusalem, nʼụzọ ọzara. 12:10 Jen 26:1; 41:56 12:10 Nʼoge a, ụkọ mmiri ozuzo e metụtabeghị ihe ubi nʼala Ijipt, nʼihi na ha na-esite na iyi ha rụrụ na-agba ubi ha mmiri.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.