Jenesis 12:19
Genesis 12:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Gịnị mere i ji sị na ọ bụ nwanne gị nwanyị, si otu a mee m ka m kpọrọ ya ka ọ bụrụ nwunye m? Ugbu a, lee nwunye gị, kpọrọ ya laa.”
Genesis 12:19 in English
Genesis 12:19 · Berean Standard Bible
Why did you say, ‘She is my sister,’ so that I took her as my wife? Now then, here is your wife. Take her and go!”
Context
17Ma Onyenwe anyị jiri ajọọ ọrịa tie Fero na ndị ezinaụlọ ya ihe otiti nʼihi Serai nwunye Ebram. 18Mgbe ahụ, Fero kpọrọ Ebram sị ya, “Gịnị bụ ihe a i mere? Gịnị mere ị gwaghị m na ọ bụ nwunye gị? 19Gịnị mere i ji sị na ọ bụ nwanne gị nwanyị, si otu a mee m ka m kpọrọ ya ka ọ bụrụ nwunye m? Ugbu a, lee nwunye gị, kpọrọ ya laa.” 20Fero nyere iwu banyere Ebram na ndị ikom so ya. Ha zilagara ya, ya na nwunye ya, na ihe niile o nwere.
12:9 Ihe aha a pụtara bụ “ala kpọrọ nkụ.” Nke a bụ nʼihi ala ahụ tọgbọrọ nʼefu, gbatịa gbadaa ndịda Jerusalem, nʼụzọ ọzara.
12:10 Jen 26:1; 41:56
12:10 Nʼoge a, ụkọ mmiri ozuzo e metụtabeghị ihe ubi nʼala Ijipt, nʼihi na ha na-esite na iyi ha rụrụ na-agba ubi ha mmiri.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.