Native Bible

Galatians 3:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụrụ na unu bụ ndị nke Kraịst, mgbe ahụ unu bụkwa mkpụrụ Ebraham, ndị nketa dị ka nkwa ahụ si dị. 3:6 Jen 15:6 3:8 Jen 12:3; 18:18; 22:18 3:10 Dit 27:26 3:11 Hab 2:4 3:12 Lev 18:5 3:13 Dit 21:23 3:16 Jen 12:7; 13:15; 24:7

Galatians 3:29 in English

Galatians 3:29 · Berean Standard Bible

And if you belong to Christ, then you are Abraham’s seed and heirs according to the promise.

Context

27Nʼihi na ka unu niile ha, bụ ndị e mere baptizim nʼime Kraịst, abụrụla ndị yikwasịrị onwe ha Kraịst. 28E nwekwaghị onye Juu, maọbụ onye Griik, maọbụ ohu maọbụ onye nwe onwe ya; nwoke maọbụ nwanyị, nʼihi na unu niile bụ otu nʼime Kraịst Jisọs. 29Ọ bụrụ na unu bụ ndị nke Kraịst, mgbe ahụ unu bụkwa mkpụrụ Ebraham, ndị nketa dị ka nkwa ahụ si dị. 3:6 Jen 15:6 3:8 Jen 12:3; 18:18; 22:18 3:10 Dit 27:26 3:11 Hab 2:4 3:12 Lev 18:5 3:13 Dit 21:23 3:16 Jen 12:7; 13:15; 24:7

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.