Native Bible

Galatians 3:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

E nwekwaghị onye Juu, maọbụ onye Griik, maọbụ ohu maọbụ onye nwe onwe ya; nwoke maọbụ nwanyị, nʼihi na unu niile bụ otu nʼime Kraịst Jisọs.

Galatians 3:28 in English

Galatians 3:28 · Berean Standard Bible

There is neither Jew nor Greek, slave nor free, male nor female, for you are all one in Christ Jesus.

Context

26Unu niile bụ ụmụ Chineke site nʼokwukwe nʼime Kraịst Jisọs. 27Nʼihi na ka unu niile ha, bụ ndị e mere baptizim nʼime Kraịst, abụrụla ndị yikwasịrị onwe ha Kraịst. 28E nwekwaghị onye Juu, maọbụ onye Griik, maọbụ ohu maọbụ onye nwe onwe ya; nwoke maọbụ nwanyị, nʼihi na unu niile bụ otu nʼime Kraịst Jisọs. 29Ọ bụrụ na unu bụ ndị nke Kraịst, mgbe ahụ unu bụkwa mkpụrụ Ebraham, ndị nketa dị ka nkwa ahụ si dị. 3:6 Jen 15:6 3:8 Jen 12:3; 18:18; 22:18 3:10 Dit 27:26 3:11 Hab 2:4 3:12 Lev 18:5 3:13 Dit 21:23 3:16 Jen 12:7; 13:15; 24:7

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.