Ezra 7:4
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Meraiot nwa Zerahaya; Zerahaya nwa Uzi, Uzi nwa Buki;
Ezra 7:4 in English
Ezra 7:4 · Berean Standard Bible
the son of Zerahiah, the son of Uzzi, the son of Bukki,
Context
2bụ nwa Shalum, nwa Zadọk, nwa Ahitub, 3nwa Amaraya, nwa Azaraya, nwa Meraiot, 4Meraiot nwa Zerahaya; Zerahaya nwa Uzi, Uzi nwa Buki; 5Buki nwa Abishua, Abishua nwa Finehaz; Finehaz nwa Elieza, Elieza nwa Erọn onyeisi nchụaja. 6Ezra a si Babilọn bịarute. Ọ bụ onye ọka nʼihe gbasara iwu ahụ Onyenwe anyị, Chineke Izrel nyere Mosis. Eze nyere ya ihe niile nke ọ rịọrọ, nʼihi na aka Onyenwe anyị Chineke ya dịkwasịrị nʼahụ ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.