Ezra 7:5
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Buki nwa Abishua, Abishua nwa Finehaz; Finehaz nwa Elieza, Elieza nwa Erọn onyeisi nchụaja.
Ezra 7:5 in English
Ezra 7:5 · Berean Standard Bible
the son of Abishua, the son of Phinehas, the son of Eleazar, the son of Aaron the chief priest—
Context
3nwa Amaraya, nwa Azaraya, nwa Meraiot, 4Meraiot nwa Zerahaya; Zerahaya nwa Uzi, Uzi nwa Buki; 5Buki nwa Abishua, Abishua nwa Finehaz; Finehaz nwa Elieza, Elieza nwa Erọn onyeisi nchụaja. 6Ezra a si Babilọn bịarute. Ọ bụ onye ọka nʼihe gbasara iwu ahụ Onyenwe anyị, Chineke Izrel nyere Mosis. Eze nyere ya ihe niile nke ọ rịọrọ, nʼihi na aka Onyenwe anyị Chineke ya dịkwasịrị nʼahụ ya. 7Ụfọdụ ndị Izrel, ndị nchụaja, ndị Livayị, ndị ọbụ abụ, ndị nche na ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, soro ya jee Jerusalem nʼafọ asaa nke ọchịchị eze Ataksekses.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.