Native Bible

Exodus 7:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mosis na Erọn mere dịka Onyenwe anyị nyere ha iwu.

Exodus 7:6 in English

Exodus 7:6 · Berean Standard Bible

So Moses and Aaron did just as the LORD had commanded them.

Context

4ma Fero agaghị ege unu ntị. Mgbe ahụ aga m eme ka aka m bịakwasị Ijipt. Aga m esite nʼoke ọrụ nke ikpe ọmụma dị oke egwu, mee ka ndị m, Izrel, dịka usuu ha niile si dị, site nʼala Ijipt pụọ. 5Ndị Ijipt ga-amata nʼezie na m bụ Onyenwe anyị, mgbe m setịpụrụ aka nʼIjipt, ma site nʼetiti ha kpọpụta ụmụ Izrel.” 6Mosis na Erọn mere dịka Onyenwe anyị nyere ha iwu. 7Nʼoge a, mgbe ha gwara Fero okwu, Mosis agbaala iri afọ asatọ. Ma Erọn agbaala iri afọ asatọ na atọ. 8Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara Mosis na Erọn sị,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.