Ọpụpụ 6:15
Exodus 6:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Simiọn bụ, Jemuel, Jamin, Ohad, Jakin, Zoha na Shaul (onye nne ya bụ onye Kenan). Ndị a bụ agbụrụ Simiọn.
Exodus 6:15 in English
Exodus 6:15 · Berean Standard Bible
The sons of Simeon were Jemuel, Jamin, Ohad, Jachin, Zohar,* and Shaul, the son of a Canaanite woman. These were the clans of Simeon.
Context
13Onyenwe anyị gwara Mosis na Erọn okwu banyere ụmụ Izrel na banyere Fero eze Ijipt. O nyere ha iwu sị ha site nʼala Ijipt kpọpụta ụmụ Izrel. 14Ndị a bụ aha ndịisi ebo Izrel niile.
Ụmụ ndị ikom Ruben, ọkpara Izrel bụ,
Hanok na Palu, Hezrọn na Kami.
Ndị a bụ agbụrụ Ruben. 15Ụmụ ndị ikom Simiọn bụ,
Jemuel, Jamin, Ohad, Jakin, Zoha na Shaul (onye nne ya bụ onye Kenan).
Ndị a bụ agbụrụ Simiọn. 16*Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Livayị nʼusoro e si mụọ ha:
Geshọn, Kohat na Merari.
Livayị nʼonwe ya gbara narị afọ na iri afọ atọ na asaa mgbe ọ nwụrụ. 17Ụmụ ndị ikom Geshọn, nʼagbụrụ ha,
bụ Libni na Shimei, nʼusoro ezinaụlọ ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.