Ọpụpụ 40:3
Exodus 40:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Dọnye igbe ọgbụgba ndụ nke Ihe Ama ahụ nʼime ya. Konyekwa akwa mgbochi nke ga-ezo ya.
Exodus 40:3 in English
Exodus 40:3 · Berean Standard Bible
Put the ark of the Testimony * in it and screen off the ark with the veil.
Context
1Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị ya, 2“Guzobe ụlọ nzute ahụ nʼụbọchị mbụ nke ọnwa mbụ. 3Dọnye igbe ọgbụgba ndụ nke Ihe Ama ahụ nʼime ya. Konyekwa akwa mgbochi nke ga-ezo ya. 4Webata tebul ahụ, na ngwongwo dị nʼelu ya, webatakwa ihe ịdọba oriọna ahụ. Mụnyekwa oriọna ndị ahụ ọkụ. 5Doo ebe ịchụ aja ọlaedo ahụ nke e mere maka ịchụ aja ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nʼihu igbe iwu ọgbụgba ndụ ahụ. Konyekwa akwa mgbochi nke kwesiri ịdị nʼọnụ ụzọ e si abata nʼime ụlọ nzute ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.