Native Bible

Exodus 40:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Guzobe ụlọ nzute ahụ nʼụbọchị mbụ nke ọnwa mbụ.

Exodus 40:2 in English

Exodus 40:2 · Berean Standard Bible

“On the first day of the first month you are to set up the tabernacle, the Tent of Meeting.

Context

1Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị ya, 2“Guzobe ụlọ nzute ahụ nʼụbọchị mbụ nke ọnwa mbụ. 3Dọnye igbe ọgbụgba ndụ nke Ihe Ama ahụ nʼime ya. Konyekwa akwa mgbochi nke ga-ezo ya. 4Webata tebul ahụ, na ngwongwo dị nʼelu ya, webatakwa ihe ịdọba oriọna ahụ. Mụnyekwa oriọna ndị ahụ ọkụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.