Native Bible

Exodus 40:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mosis mezuru ihe niile dịka Onyenwe anyị nyere ya nʼiwu ime.

Exodus 40:16 in English

Exodus 40:16 · Berean Standard Bible

Moses did everything just as the LORD had commanded him.

Context

14Mekwaa ka ụmụ ya ndị ikom bịaruo nso, yikwasịkwa ha uwe ime ahụ. 15Tee ha mmanụ dịka i si tee nna ha, ime ka ha bụrụ ndị na-ejere m ozi dịka ndị nchụaja. Otite mmanụ ha ga-abụ nye ọrụ nchụaja ha nke ga-adịgide site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ.” 16Mosis mezuru ihe niile dịka Onyenwe anyị nyere ya nʼiwu ime. 17O ruo, nʼụbọchị mbụ nke ọnwa mbụ, nʼafọ nke abụọ, e mere ka ụlọ nzute ahụ guzo ọtọ. 18Mosis mere ka ụlọ nzute ahụ guzo ọtọ site nʼitinye mbudo ibo ya niile, ụkwụ ya na mkpọrọ osisi ya niile nʼọnọdụ ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.