Ọpụpụ 30:17
Exodus 30:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọzọkwa, Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị,
Exodus 30:17 in English
Exodus 30:17 · Berean Standard Bible
And the LORD said to Moses,
Context
15Ndị ọgaranya agaghị enye karịa ọkara shekel. Otu a kwa ndị ogbenye agaghị enye ihe dị ntakịrị karịa ọkara shekel. Nʼihi na onyinye a bụ onyinye unu na-enye Onyenwe anyị maka ikpuchiri mkpụrụobi unu mmehie. 16Nabata ego niile ndị a site nʼaka ụmụ Izrel, ma jiri ya jee ozi dị nʼụlọ nzute. Ihe onyinye a ga-eme bụ ịkpọtụ uche Onyenwe anyị nʼebe unu nọ nʼihi mkpuchi mmehie maka ndụ unu.” 17Ọzọkwa, Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị, 18“Jiri bronz kpụọ efere ukwu na ihe ndọkwasị ya, maka ịsa ihe. Wụnye mmiri nʼime ya, dọsa ya nʼetiti ụlọ nzute na ebe ịchụ aja. 19Erọn na ụmụ ya ndị ikom ga na-asa ụkwụ na aka ha site na ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.