Ọpụpụ 23:33
Exodus 23:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Unu ekwela ka ha biri nʼala unu, ma ọ bụghị ya, ha ga-eme ka unu mehie megide m, nʼihi nʼife chi ha dị iche iche aghaghị ịbụrụ unu ihe ịma nʼọnya.” 23:16 Aha ọzọ a na-akpọ mmemme owuwe ihe ubi bụ mmemme Izu, gụọ ya nʼakwụkwọ Ọpụ 34:22, nʼihi na ọ bụ izu asaa, mgbe Mmemme Ngabiga gafesịrị ka a na-eme ya. Ọ bụkwa nʼọgwụgwụ owuwe ihe ubi. 23:16 Mmemme nchịkọta mkpụrụ bụ ihe na-egosi na e wechaala ihe ubi. Dit 16:13 23:18 Ya bụ chi ọbụbọ 23:19 Otu nʼime omenaala dị nʼusoro ofufe ndị Kenan bụ isi nwa ewu nʼime mmiri ara nne ya. Dit 14:21 23:24 Ebe a manyere ogidi, ka e ji amata ebe bụ ebe ịchụ aja ha.
Exodus 23:33 in English
Exodus 23:33 · Berean Standard Bible
They must not remain in your land, lest they cause you to sin against Me. For if you serve their gods, it will surely be a snare to you.”
Context
31“Aga m etinye oke ala unu site nʼOsimiri Uhie ruo nʼosimiri Mediterenịa, sitekwa nʼọzara ruo nʼosimiri Yufretis. Aga m enyefe ndị niile bi nʼala ahụ nʼaka unu. Unu ga-achụpụkwa ha. 32Unu na ha agbala ndụ ọbụla. Unu na chi ha enwekwala mmekọ ọbụla. 33Unu ekwela ka ha biri nʼala unu, ma ọ bụghị ya, ha ga-eme ka unu mehie megide m, nʼihi nʼife chi ha dị iche iche aghaghị ịbụrụ unu ihe ịma nʼọnya.”
23:16 Aha ọzọ a na-akpọ mmemme owuwe ihe ubi bụ mmemme Izu, gụọ ya nʼakwụkwọ Ọpụ 34:22, nʼihi na ọ bụ izu asaa, mgbe Mmemme Ngabiga gafesịrị ka a na-eme ya. Ọ bụkwa nʼọgwụgwụ owuwe ihe ubi.
23:16 Mmemme nchịkọta mkpụrụ bụ ihe na-egosi na e wechaala ihe ubi. Dit 16:13
23:18 Ya bụ chi ọbụbọ
23:19 Otu nʼime omenaala dị nʼusoro ofufe ndị Kenan bụ isi nwa ewu nʼime mmiri ara nne ya. Dit 14:21
23:24 Ebe a manyere ogidi, ka e ji amata ebe bụ ebe ịchụ aja ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.