Native Bible

Exodus 21:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ndị a bụ iwu ị ga-edebe nʼihu ha.

Exodus 21:1 in English

Exodus 21:1 · Berean Standard Bible

“These are the ordinances that you are to set before them:

Context

1“Ndị a bụ iwu ị ga-edebe nʼihu ha. 2“Ọ bụrụ na ị goro ohu onye Hibru, ọ ga-agbara gị odibo afọ isii. Ma nʼafọ nke asaa, ọ ga-abụ onye nwere onwe ya laakwa nʼakwụghị ụgwọ ọbụla. 3Ọ bụrụ na sọọsọ ya bịara, sọọsọ ya ga-ala, ma ọ bụrụ na o nwere nwunye tupu ọ bụrụ ohu, ya na nwunye ya ga-eso ala.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.