Native Bible

Exodus 20:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị Chineke unu, onye kpọpụtara unu site nʼIjipt, bụ ala nke ibu ohu.

Exodus 20:2 in English

Exodus 20:2 · Berean Standard Bible

“I am the LORD your God, who brought you out of the land of Egypt, out of the house of slavery.

Context

1Chineke kwuru okwu ndị a niile sị: 2“Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị Chineke unu, onye kpọpụtara unu site nʼIjipt, bụ ala nke ibu ohu. 3“Ị gaghị enwe chi ọzọ tinyere m. 4Gị emerela onwe gị arụsị a pịrị apị, nʼoyiyi nke ụdị ọbụla nke yiri ihe dị nʼeluigwe maọbụ nke yiri ihe dị nʼụwa, nʼokpuru ya maọbụ nʼime mmiri, nʼokpuru ụwa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.