Native Bible

Exodus 20:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Chineke kwuru okwu ndị a niile sị:

Exodus 20:1 in English

Exodus 20:1 · Berean Standard Bible

And God spoke all these words:

Context

1Chineke kwuru okwu ndị a niile sị: 2“Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị Chineke unu, onye kpọpụtara unu site nʼIjipt, bụ ala nke ibu ohu. 3“Ị gaghị enwe chi ọzọ tinyere m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.