Native Bible

Exodus 2:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Chineke hụrụ ụmụ Izrel, ihe banyere ha metukwara ya nʼobi. 2:3 Bụ ahịhịa na-epu nʼakụkụ mmiri 2:15 Midian bụ otu nʼime ụmụ Ebraham mụtara nʼikpeazụ. Jen 25:2 Ndị Midia na-ebi nʼakụkụ ugwu nke Ugwu Saịnaị. 2:18 Reuel bụ aha ọzọ e ji mara Jetro ọgọ Mosis. Ọpụ 3:1; Ọnụ 10:29

Exodus 2:25 in English

Exodus 2:25 · Berean Standard Bible

God saw the Israelites and took notice.

Context

23O ruo, mgbe ọtụtụ ụbọchị gara, Fero eze Ijipt nwụrụ. Nʼoge a, ụmụ Izrel nọ na-asụ ude nʼime ọnọdụ ịbụ ohu ha. Ha kwara akwa nke ukwuu. Akwa ha kwara ka e nyere ha aka nʼihi ọnọdụ ịbụ ohu ha ruru Chineke ntị. 24Chineke nụrụ ịsụ ude ha. O chetara ọgbụgba ndụ ahụ ya na Ebraham, na Aịzik, na Jekọb gbara. 25Chineke hụrụ ụmụ Izrel, ihe banyere ha metukwara ya nʼobi. 2:3 Bụ ahịhịa na-epu nʼakụkụ mmiri 2:15 Midian bụ otu nʼime ụmụ Ebraham mụtara nʼikpeazụ. Jen 25:2 Ndị Midia na-ebi nʼakụkụ ugwu nke Ugwu Saịnaị. 2:18 Reuel bụ aha ọzọ e ji mara Jetro ọgọ Mosis. Ọpụ 3:1; Ọnụ 10:29

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.