Native Bible

Exodus 2:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha lọghachikwutere nna ha, Reuel,* onye jụrụ ha sị, “Gịnị mere unu ji lọta nʼoge taa?”

Exodus 2:18 in English

Exodus 2:18 · Berean Standard Bible

When the daughters returned to their father Reuel,* he asked them, “Why have you returned so early today?”

Context

16Ma o nwere otu onye nchụaja obodo Midia mụtara ụmụ agbọghọ asaa. Nʼoge a, ha bịara iseta mmiri na ịgbanye ya nʼime ihe ịgbanye mmiri anụ ụlọ maka inye igwe anụ ụlọ nna ha mmiri. 17Ma ụfọdụ ndị na-azụ atụrụ bịara chụpụ ha. Mosis biliri ọtọ, bịa napụta ha, nyere ha aka nye igwe anụ ụlọ ha mmiri. 18Ha lọghachikwutere nna ha, Reuel,* onye jụrụ ha sị, “Gịnị mere unu ji lọta nʼoge taa?” 19Ha zara nna ha sị, “Otu onye Ijipt napụtara anyị site nʼaka ndị ọzụzụ atụrụ. O setaara anyị mmiri, nyekwa igwe anụ ụlọ anyị mmiri.” 20Nna ha jụrụ ha sị, “Olee ebe ọ nọ? Gịnị mere unu ji hapụ ya nʼebe ahụ? Gaanụ kpọọ ya ka o soro anyị rie nri.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.