Native Bible

Esther 4:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mọdekai pụrụ, gaa mee dịka Esta gwara ya.

Esther 4:17 in English

Esther 4:17 · Berean Standard Bible

So Mordecai went and did all that Esther had instructed him.

Context

15Mgbe ahụ, Esta zara Mọdekai sị; 16“Gaa kpọkọtaa ndị Juu niile bi na Susa, bukwaaranụ m ọnụ. Unu erila ihe ọbụla, maọbụ ṅụọ ihe ọbụla abalị atọ, ehihie na abalị. Mụ onwe m kwa, na ụmụ agbọghọ na-ejere m ozi, ga-emekwa otu ihe ahụ. Emesịa, ọ bụ ezie na ọ bụ ihe megidere iwu, ma aga m aga hụ eze anya. Ihe ọ pụtara ya pụta. Ọ pụtara m ọnwụ, ka m nwụọ!” 17Mọdekai pụrụ, gaa mee dịka Esta gwara ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.