Ndị Efesọs 5:12
Ephesians 5:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ ihe ihere ikwu okwu banyere ihe ndị a na-eme na nzuzo.
Ephesians 5:12 in English
Ephesians 5:12 · Berean Standard Bible
For it is shameful even to mention what the disobedient do in secret.
Context
10Gbalịanụ ịchọpụta ihe na-amasị Onyenwe anyị. 11Unu etinyela aka nʼọrụ ọchịchịrị nke na-adịghị amị mkpụrụ ọbụla, kama gbaanụ ha nʼanwụ. 12Ọ bụ ihe ihere ikwu okwu banyere ihe ndị a na-eme na nzuzo. 13Mgbe a gbara ihe ọbụla nʼanwụ, ọ na-apụta ìhè nke ọma. Nʼihi na ihe ọbụla e mere ka ọ pụta ìhè nke ọma bụ ìhè. 14Nke a mere na e kwuru,
“Bilie gị onye na-arahụ ụra.
Site nʼọnwụ bilie.
Kraịst ga-emekwa ka ihe ya mụkwasị gị.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.