Ekiliziastis 11:9
Ecclesiastes 11:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nwa okorobịa, ọ bụ ihe oke ọṅụ na ị bụ okorobịa. Ya mere, ka obi gị nye gị ọṅụ nʼụbọchị niile nke okorobịa gị.* Mee ihe niile ị chọrọ ime; gbasookwa ihe niile nke anya gị na-ahụ. Kama, ghọtakwa nke a, na ị ghaghị ịza ajụjụ nʼihu Chineke nʼihi ihe niile i mere.
Ecclesiastes 11:9 in English
Ecclesiastes 11:9 · Berean Standard Bible
Rejoice, O young man, while you are young, and let your heart be glad in the days of your youth. Walk in the ways of your heart and in the sight of your eyes, but know that for all these things God will bring you to judgment.
Context
7Ìhè dị ụtọ,
ọ na-amasịkwa anya ịhụ ìhè anyanwụ. 8Ọ bụrụ na mmadụ adị ndụ ọtụtụ afọ,
ya ṅụrịa nʼime ihe niile,
ma ya cheta ụbọchị ọchịchịrị
ga-adị ọtụtụ.
Ihe niile ndị na-abịa bụ ihe efu. 9Nwa okorobịa, ọ bụ ihe oke ọṅụ na ị bụ okorobịa.
Ya mere, ka obi gị nye gị ọṅụ nʼụbọchị niile nke okorobịa gị.*
Mee ihe niile ị chọrọ ime;
gbasookwa ihe niile nke anya gị na-ahụ.
Kama, ghọtakwa nke a,
na ị ghaghị ịza ajụjụ nʼihu Chineke nʼihi ihe niile i mere. 10Ya mere, wezuga nchegbu site nʼobi,*
wezugakwa nsogbu nke ahụ gị,
nʼihi na okorobịa na ịdị ike bụ ihe efu.
11:9 Akw 3:27
11:10 2Tm 2:22.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.