Native Bible

Ecclesiastes 11:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere, wezuga nchegbu site nʼobi,* wezugakwa nsogbu nke ahụ gị, nʼihi na okorobịa na ịdị ike bụ ihe efu. 11:9 Akw 3:27 11:10 2Tm 2:22.

Ecclesiastes 11:10 in English

Ecclesiastes 11:10 · Berean Standard Bible

So banish sorrow from your heart, and cast off pain from your body, for youth and vigor are fleeting.*

Context

8Ọ bụrụ na mmadụ adị ndụ ọtụtụ afọ, ya ṅụrịa nʼime ihe niile, ma ya cheta ụbọchị ọchịchịrị ga-adị ọtụtụ. Ihe niile ndị na-abịa bụ ihe efu. 9Nwa okorobịa, ọ bụ ihe oke ọṅụ na ị bụ okorobịa. Ya mere, ka obi gị nye gị ọṅụ nʼụbọchị niile nke okorobịa gị.* Mee ihe niile ị chọrọ ime; gbasookwa ihe niile nke anya gị na-ahụ. Kama, ghọtakwa nke a, na ị ghaghị ịza ajụjụ nʼihu Chineke nʼihi ihe niile i mere. 10Ya mere, wezuga nchegbu site nʼobi,* wezugakwa nsogbu nke ahụ gị, nʼihi na okorobịa na ịdị ike bụ ihe efu. 11:9 Akw 3:27 11:10 2Tm 2:22.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.