Ekiliziastis 10:20
Ecclesiastes 10:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Akọchala eze, ọ bụladị nʼechiche obi gị*; maọbụ bụọ ọgaranya ọnụ nʼime ụlọ ndina gị, nʼihi na anụ ufe nọ nʼelu nwere ike buru okwu gị nwa nnụnụ nwere nku ga-akọ ihe i kwuru. 10:3 Ilu 13:16; Ilu 18:2 10:20 Ọpụ 22:28; Ọrụ 23:5
Ecclesiastes 10:20 in English
Ecclesiastes 10:20 · Berean Standard Bible
Do not curse the king even in your thoughts, or curse the rich even in your bedroom, for a bird of the air may carry your words, and a winged creature may report your speech.
Context
18Ọ bụ umengwụ na-eme ka ụlọ hie mmiri;
ọ bụkwa umengwụ na-eme ka elu ụlọ malite ize eze. 19Ịkpọ oriri na-eweta ọnụ ọchị,
mmanya na-enye obi ụtọ,
ma ego bụ ọsịsa nye ihe niile. 20Akọchala eze, ọ bụladị nʼechiche obi gị*;
maọbụ bụọ ọgaranya ọnụ nʼime ụlọ ndina gị,
nʼihi na anụ ufe nọ nʼelu nwere ike buru okwu gị
nwa nnụnụ nwere nku ga-akọ ihe i kwuru.
10:3 Ilu 13:16; Ilu 18:2
10:20 Ọpụ 22:28; Ọrụ 23:5
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.