Native Bible

Deuteronomy 32:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mmanya vaịnị ha bụ elo agwọ, elo ajụala na-ebute ọnwụ.

Deuteronomy 32:33 in English

Deuteronomy 32:33 · Berean Standard Bible

Their wine is the venom of serpents, the deadly poison of cobras.

Context

31Nʼihi na nkume ha adịghị ka Nkume anyị, dịka ndị iro anyị, nʼonwe ha, jiri ọnụ ha kwuo. 32Osisi vaịnị ha si nʼosisi vaịnị Sọdọm, na nʼubi dị na Gọmọra mkpụrụ vaịnị ha jupụtara na nsi, ụyọkọ vaịnị ha jupụtara nʼilu ilu. 33Mmanya vaịnị ha bụ elo agwọ, elo ajụala na-ebute ọnwụ. 34“Nke a ọ bụghị ihe m dokọtarala chere oge, chezie ha nke ọma nʼụlọakụ m? 35Ọ bụ m ka ịbọ ọbọ dịrị m, aga m akwụghachi. Mgbe oge ruru ụkwụ ha ga-agbuchapụ, ụbọchị mbibi ha na-abịa nso, ịla nʼiyi ha chị ọsọ na-abịakwasị ha.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.