Diuteronomi 27:18
Deuteronomy 27:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-eduhie onye ìsì ụzọ.” Ụmụ Izrel niile ga-aza, “Amen.”
Deuteronomy 27:18 in English
Deuteronomy 27:18 · Berean Standard Bible
‘Cursed is he who lets a blind man wander in the road.’ And let all the people say, ‘Amen!’
Context
16“Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ, nke na-elelị nna ya na nne ya.”
Ụmụ Izrel niile ga-aza, “Amen.” 17“Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-ehigharị oke ala onye agbataobi ya.”
Ụmụ Izrel niile ga-aza, “Amen.” 18“Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-eduhie onye ìsì ụzọ.”
Ụmụ Izrel niile ga-aza, “Amen.” 19“Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-adịghị ekpe ikpe ziri ezi nye ndị ọbịa, na ụmụ mgbei, na ndị inyom di ha nwụrụ.”
Ụmụ Izrel niile ga-aza, “Amen.” 20“Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-abakwuru nwunye nna ya soro ya dinaa, nʼihi na o merụọla ihe ndina nna ya.”
Ụmụ Izrel niile ga-aza, “Amen.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.