Diuteronomi 22:29
Deuteronomy 22:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nwoke ahụ ga-akwụ nna nwaagbọghọ ahụ iri shekel ọlaọcha ise. Ọ ga-alụkwa nwaagbọghọ ahụ nʼihi na o mebiela ya. Ọ gakwaghị achụpụ ya ụbọchị niile nke ndụ ya.
Deuteronomy 22:29 in English
Deuteronomy 22:29 · Berean Standard Bible
then the man who lay with her must pay the young woman’s father fifty shekels of silver,* and she must become his wife because he has violated her. He must not divorce her as long as he lives.
Context
27A pụrụ ị sị na nwaagbọghọ ahụ tiri mkpu ma ọ dịghị onye nọ ịnapụta ya. 28Ọ bụrụ na nwoke ọbụla ejiri ike jide nwaagbọghọ na-amaghị nwoke, nke nwoke ọbụla na-ekwebeghị nkwa ịlụ, mee ka ha abụọ dinaa, 29nwoke ahụ ga-akwụ nna nwaagbọghọ ahụ iri shekel ọlaọcha ise. Ọ ga-alụkwa nwaagbọghọ ahụ nʼihi na o mebiela ya. Ọ gakwaghị achụpụ ya ụbọchị niile nke ndụ ya. 30Nwoke ọbụla agaghị alụ nwunye nna ya, nʼihi na ọ bụ nwunye nna ya. Ime ihe dị otu a bụ imerụ ihe ndina nna ya.
22:8 Iwu a bụ ihe dị mkpa nʼihi na elu ụlọ ha na-adị larịị, nke bụ na mmadụ nwere ike ijegharị nʼebe ahụ, maọbụ dinaa ala nʼabalị nʼoge okpomọkụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.