Native Bible

Deuteronomy 22:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nwoke ọbụla agaghị alụ nwunye nna ya, nʼihi na ọ bụ nwunye nna ya. Ime ihe dị otu a bụ imerụ ihe ndina nna ya. 22:8 Iwu a bụ ihe dị mkpa nʼihi na elu ụlọ ha na-adị larịị, nke bụ na mmadụ nwere ike ijegharị nʼebe ahụ, maọbụ dinaa ala nʼabalị nʼoge okpomọkụ.

Deuteronomy 22:30 in English

Deuteronomy 22:30 · Berean Standard Bible

A man is not to marry his father’s wife, so that he will not dishonor his father’s marriage bed.*

Context

28Ọ bụrụ na nwoke ọbụla ejiri ike jide nwaagbọghọ na-amaghị nwoke, nke nwoke ọbụla na-ekwebeghị nkwa ịlụ, mee ka ha abụọ dinaa, 29nwoke ahụ ga-akwụ nna nwaagbọghọ ahụ iri shekel ọlaọcha ise. Ọ ga-alụkwa nwaagbọghọ ahụ nʼihi na o mebiela ya. Ọ gakwaghị achụpụ ya ụbọchị niile nke ndụ ya. 30Nwoke ọbụla agaghị alụ nwunye nna ya, nʼihi na ọ bụ nwunye nna ya. Ime ihe dị otu a bụ imerụ ihe ndina nna ya. 22:8 Iwu a bụ ihe dị mkpa nʼihi na elu ụlọ ha na-adị larịị, nke bụ na mmadụ nwere ike ijegharị nʼebe ahụ, maọbụ dinaa ala nʼabalị nʼoge okpomọkụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.