Native Bible

Deuteronomy 2:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Anyị laghachiri azụ chee ihu nʼọzara nʼụzọ gawara Osimiri Uhie, dịka Onyenwe anyị gwara m. Ọtụtụ afọ ka anyị nọ na-awagharị gburugburu ugwu Sia.

Deuteronomy 2:1 in English

Deuteronomy 2:1 · Berean Standard Bible

Then we turned back and headed for the wilderness by way of the Red Sea,* as the LORD had instructed me, and for many days we wandered around Mount Seir.

Context

1Anyị laghachiri azụ chee ihu nʼọzara nʼụzọ gawara Osimiri Uhie, dịka Onyenwe anyị gwara m. Ọtụtụ afọ ka anyị nọ na-awagharị gburugburu ugwu Sia. 2Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sịrị m, 3“Unu agbaala ala ugwu ugwu a gburugburu ogologo oge, cheenụ ihu nʼakụkụ ugwu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.