Native Bible

Deuteronomy 15:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Kama, ka ọ bụrụ ihe oriri nye ezinaụlọ gị nʼime ụlọ gị. Onye ọbụla, ma ndị dị ọcha ma onye rụrụ arụ nʼoge ahụ ga-eri ya, dịka onye ọbụla pụrụ iri anụ ele maọbụ anụ mgbada.

Deuteronomy 15:22 in English

Deuteronomy 15:22 · Berean Standard Bible

Eat it within your gates; both the ceremonially unclean and clean may eat it as they would a gazelle or a deer.

Context

20Gị na ezinaụlọ gị ga-eri anụ ndị a nʼihu Onyenwe anyị Chineke gị afọ ọbụla nʼebe ọ họpụtara. 21Ma ọ bụrụ na nwa anụ ọbụla e buru ụzọ mụọ nwere nkwarụ, dịka ngwụrọ maọbụ ìsì maọbụ nkwarụ ọbụla nke jọrọ njọ, ị gaghị eji ya achụ aja nye Onyenwe anyị Chineke gị. 22Kama, ka ọ bụrụ ihe oriri nye ezinaụlọ gị nʼime ụlọ gị. Onye ọbụla, ma ndị dị ọcha ma onye rụrụ arụ nʼoge ahụ ga-eri ya, dịka onye ọbụla pụrụ iri anụ ele maọbụ anụ mgbada. 23Ma erila ọbara ya. Wụsa ya nʼala dịka mmiri. 15:3 Ndị ọbịa kwesiri ịkwụ ụgwọ a, nʼihi na ha adịghị eso ụmụ Izrel na-ahapụ ala ha ka o zuo ike nye Onyenwe anyị, mgbe afọ asaa ruru. Ya mere, ha nwere ego ịkwụ ụgwọ ha ji. Lev 25:1-7 15:17 Ịkpọpu ntị bụ akara e ji amara onye bụ ohu na mgbe ochie.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.