Native Bible

Deuteronomy 11:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

hụnụ na unu rubere isi debe iwu niile na ụkpụrụ niile m na-eche nʼihu unu taa. 11:10 Nke a bụ nʼala ebe ihe ọkụkụ na-adịghị eto ma a gbaghị ya mmiri.

Deuteronomy 11:32 in English

Deuteronomy 11:32 · Berean Standard Bible

be careful to follow all the statutes and ordinances that I am setting before you today.

Context

30Gerizim na Ebal bụ ugwu dị nʼofe Jọdan, nʼakụkụ okporoụzọ dị nʼọdịda anyanwụ. Ọ dị nso nʼebe osisi ukwu ndị ahụ toro na More, nʼala ndị Kenan ahụ bi nʼAraba, nʼakụkụ Gilgal. 31Nʼihi na unu na-aga ịgafe osimiri Jọdan, ịbanye nweta ala ahụ Onyenwe anyị Chineke unu na-enye unu. Mgbe unu nwetara ya biri nʼime ya, 32hụnụ na unu rubere isi debe iwu niile na ụkpụrụ niile m na-eche nʼihu unu taa. 11:10 Nke a bụ nʼala ebe ihe ọkụkụ na-adịghị eto ma a gbaghị ya mmiri.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.